browsetext-to-speech

Want to know what "ahuhu" means in Igbo? View the translations below.

áhụ́hụ́

Also:áfụ́fụ́
Translates to
suffering 

noun

misery resulting from affliction
feelings of mental or physical pain
Sentences

Ahụhụ dịrị gị obodo Korazin, ahụhụ dịkwara gị obodo Betsaida, nꞌihi na a si na ọ bụ nꞌime obodo Taịa na Saịdọn ka m rụrụ ọrụ ebube nile m rụrụ nꞌime unu, ha gaara echegharị gosi nchegharị ha site nꞌiyi uwe nkịkara, na ikpokwasị onwe ha ntụ nꞌisi.

“Woe unto you, Chorazin! Woe unto you, Bethsaida! For if the miracles which I performed in you had been done in Tire and Sidon, they would have repented, and repented, their ashes.

Site nꞌoge ahụ Jisọs malitere ịkọwara ndị na-eso ụzọ ya ihe banyere Jerusalem. O mere ka ha mata na ọ ga-ahụ ahụhụ dị iche iche site nꞌaka ndị isi ndị Juu. Ọ gwara ha sị, “Ndị isi ndị Juu ga-egbu m. Ma mgbe ụbọchị atọ gasịrị, aga m esite nꞌọnwụ bilie.”

From that time Jesus began to explain to his disciples about Jerusalem. He revealed to them that he would suffer for the sake of the Jewish leaders. He told them, “The leaders of the Jews will kill me. But three days later I will rise from the dead. ”

Ma Ịlaịja abịalarị, ma ndị mmadụ amataghị ya. Kama ọtụtụ mmaụ emeela ya ihe ọjọọ dị iche iche. Otu a kwa ka mụ onwe m bụ Nwa nke mmadụ ga-esi hụọ ahụhụ site nꞌaka ha.”

But Elijah had already arrived, and people did not know him. But many knives have done him bad things. And I, the Son of man, suffer through their hands. "

Ahụhụ dịrị ụwa nꞌihi mmehie nile dị nꞌime ya. Ọnwụnwa na-eduba mmadụ ime ihe ọjọọ na-adị oge nile. Ma ahụhụ ga-adịrị nwoke ahụ na-ewetara ibe ya ihe ọnwụnwa.

“Woe unto the world because of all the sins that are in it. Temptation that leads to badness is constant. But woe to the man who is bringing a test upon another.

Related Words
Near-By Words