browsetext-to-speech

Want to know what "ihe" means in Igbo? View the translations below.

ìhè

Also:ìfè
Translates to
light 

noun

(physics) electromagnetic radiation that can produce a visual sensation
"the light was filtered through a soft glass window"
Not to be Confused With
íhéthing
Sentences

Ndị mmadụ adịghị amụnye iheọkụ dọnye ya nꞌokpuru igbe, kama a na-adọkwasị ya nꞌelu ihe ịdọba iheọkụ, ka o nye ndị nile nọ nꞌụlọ ahụ ìhè.

People do not light a lamp and put it under a box, but on a stand, to give light to everyone in the house.

“Anya unu dị ka iheọkụ nke anụ ahụ unu. Ọ bụrụkwa na anya gị adịrị ọcha, obi gị ga-ejupụta nꞌìhè.

“Your eyes are as a piece of the body. And if your eyes are pure, your heart will be full of light.

Ihe m na-agwa unu ugbu a na nzuzo, kọsaanụ ya mgbe chi bọrọ. Ihe m ji nwayọọ mee ka ọ baa unu na ntị, nọdụnụ nꞌelu ụlọ tisasịa ya.

“What I say to you in the dark, say in the light of the night. What I quietly bring you to my ears, sit on the floor to break it down.

Related Words
Near-By Words